atọ

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Otu n'ime ọnụọgụgụ igbo. A na agụ ya ma agụchaa abụọ, tụpụ aguo anọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ndị oji egbe ezu ahụ, dị atọ


Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ịtọ (Ọnicha dialect)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

three