oke bekee

O sị Wiktionary
oke bekee

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ udi anụ enwere nke ana azụ azụ. O bụkwa anụ n'enye nwa ara nwere mbọ ogologo.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Oke beke n'ebi n'ụlọ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

rabbit